ads

WAEC GCE 2015: Igbo Language + Hausa + yoruba Language answers


IGBO (2a) (i) Ndagba myiriudaume bu usoro a na-agbaso ma a na-edekota nke o bula na mkpuruedemede abuo a bu M na N a na-akpo myiriudaume, na mkpuruedeme mgbochiume ndi ozo. (ii) Olilo udaume bu otu udaume ime ka udaume nodebere ya yie ya na mkpoputa mkpuruokwu abuo nodebere onwe ha. (iii)Ndapu mgbochiume bu mgbe mgbochiume agaghi n’usoro kwesiri ekwesi n’asusu igbo.